In the track “Feeling,” Jeriq dives deep into the raw realities of the street hustle. He captures the complex wave of emotions that come with the desperate pursuit of financial stability, highlighting the grit of young men forced into begging and gambling. It is a sobering reflection on the lengths to which the youth will go to survive within the crushing weight of a harsh economy.
Read Feeling Lyrics by JeriQ below!
[Intro]
(J-Jayswag is the new problem)
Ogbe..
[Hook]
Chukwu gbayalụm, emehe gom
Adịgom ọcha, esewagom
Obodo dị wuu, ekwetegom
Popo tinye alụ, analigom
Maka the mulla, olewagom
Horny for the money, conji adọgbugom
Ndị ahụ kwulu na mụ elekago
N’ekwuzi na the boy ebubago
[Verse 1]
Onye ọbụla get ife n’akpa ya
Nke onye metalụ obulu n’akpa ya
Ụfọdụ men anwụgo na the road
Six feet deep ebe a na-achọ gold
Amakwam n’idilọ ele osikapa
But chukwu tinyelụm ngọzi jara
Before ị bụlụ Pope, ị ga abụ Fada
Amara chukwu na ndụ m gbalụ kasa
[Bridge]
Do you know the feeling of ịnọ on jamkpa?
Do you know the feeling of ịnọ on hanging?
Do you know the feeling of ịna ayọ 1 kpa?
Do you know the feeling of iji ndụ gị azụ gambling?
[Verse 2]
Imalọ na you do not know
Never you judge wetin you no know
Things dey sup n’ime obodo
All my men dey buy motor
We still dey pray for more zeros
Cause we came from the ghetto
Drinking garri no Milo
Can’t lose ’cause we came from zero
Bagging the bag security wise my Selena tight
Ahead of time nwoke bụ champ ka Serena Nwaanyị
Bagging the bag security wise my selena tight
Ụmụ Alọba pasakwa n’ime hood chelụ your time (chelụ your time)
[Hook]
Chukwu gbayalụ emeyegom
Adị gom ọcha, esewagom
Obodo dị wuu, ekwetegom
Popo tinye alụ, analigom
Maka the mulla, olewagom
Horny for the money conji adọgbugom
Ndị ahụ kwulu na mụ elekago
N’ekwuzi na the boy ebubago
Read Also: Pain by JeriQ
Chukwu gbayalụ, emeyegom
Adị gom ọcha, esewagom
Obodo dị wuu, ekwetegom
Popo tinye alụ, analigom
Maka the mulla, olewagom
Horny for the money conji adọgbugom
Ndị ahụ kwulu na mụ elekago
N’ekwuzi na the boy ebubago
[Outro]
Do you know the feeling of ịnọ on jamkpa?
Do you know the feeling of ịnọ on hanging?
Do you know the feeling of ịna ayọ 1 kpa?
Do you know the feeling of iji ndụ gị azụ gambling?
(Xtraordinaire)



